Abụ Ọma 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olee uru ọbara m bara ma m gbadaa n’olulu?+Ájá ọ̀ ga-eto gị?+ Ọ̀ ga-akọ banyere eziokwu gị?+ Abụ Ọma 88:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ̀ bụ ndị nwụrụ anwụ ka ị ga-emere ihe dị ịtụnanya?+Ka ndị na-adịghị ndụ hà ga-ebili,+Hà ga-eto gị?+ Sila. Abụ Ọma 146:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ ya na-apụ,+ o wee laghachi n’ala o si pụta;+N’ụbọchị ahụ, echiche ya na-ala n’iyi.+
10 Ọ̀ bụ ndị nwụrụ anwụ ka ị ga-emere ihe dị ịtụnanya?+Ka ndị na-adịghị ndụ hà ga-ebili,+Hà ga-eto gị?+ Sila.