2 Ihe E Mere 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee, e ji mma agha gbuo nna nna anyị hà,+ a dọkwaara ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom na ndị nwunye anyị n’agha n’ihi nke a.+ Jeremaya 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+ Abụ Ákwá 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwa okoro na agadi+ atọgbọrọwo n’ala, n’okporo ámá.+E jiriwo mma agha gbuo ụmụ agbọghọ m na ụmụ okorobịa m.+I gbuwo ha n’ụbọchị iwe gị.+ I gbuwo ha+ n’enweghị ọmịiko.+ Emọs 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ga-eji mma agha gbuo ha, ya bụ, ndị niile na-eme mmehie n’etiti ndị m,+ bụ́ ndị na-asị: “Ọdachi ahụ agaghị abịaru anyị nso ma ọ bụ rute n’ebe anyị nọ.”’+
9 Lee, e ji mma agha gbuo nna nna anyị hà,+ a dọkwaara ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom na ndị nwunye anyị n’agha n’ihi nke a.+
22 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-elebara ha anya. Mma agha ga-egbu ụmụ okorobịa ha.+ Ụnwụ ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.+
21 Nwa okoro na agadi+ atọgbọrọwo n’ala, n’okporo ámá.+E jiriwo mma agha gbuo ụmụ agbọghọ m na ụmụ okorobịa m.+I gbuwo ha n’ụbọchị iwe gị.+ I gbuwo ha+ n’enweghị ọmịiko.+
10 A ga-eji mma agha gbuo ha, ya bụ, ndị niile na-eme mmehie n’etiti ndị m,+ bụ́ ndị na-asị: “Ọdachi ahụ agaghị abịaru anyị nso ma ọ bụ rute n’ebe anyị nọ.”’+