Nehemaya 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Iza nwa Jeshụa,+ onyeisi Mizpa,+ wee rụzie mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀ n’akụkụ ya n’ihu ebe a na-esi agbago Ụlọ Ngwá Agha nke dị na Nkuku Mgbidi.+ Aịzaya 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-ewepụ ihe e ji kpuchie Juda. N’ụbọchị ahụ, ị ga-elekwa anya n’ebe a na-edebe ngwá agha+ n’ụlọ oké ọhịa.+
19 Iza nwa Jeshụa,+ onyeisi Mizpa,+ wee rụzie mpaghara ọzọ a tụrụ atụ̀ n’akụkụ ya n’ihu ebe a na-esi agbago Ụlọ Ngwá Agha nke dị na Nkuku Mgbidi.+
8 A ga-ewepụ ihe e ji kpuchie Juda. N’ụbọchị ahụ, ị ga-elekwa anya n’ebe a na-edebe ngwá agha+ n’ụlọ oké ọhịa.+