Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+ Aịzaya 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Lee! Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa aṅụrị ná nzọpụta ọ zọpụtara anyị.”+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
2 Lee! Chineke bụ nzọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi, m gaghịkwa atụ ụjọ;+ n’ihi na Jaa Jehova bụ ike m+ na ume m,+ o wee ghọọrọ m nzọpụta.”+
9 A ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Lee! Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa aṅụrị ná nzọpụta ọ zọpụtara anyị.”+