Diuterọnọmi 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+ Ọrụ Ndịozi 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+
8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+
26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+