Diuterọnọmi 33:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+ Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Zekaraya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mụ onwe m bụ́ Jehova ga-eme ka ha dị elu,+ ha ga-ejegharịkwa n’aha m,’+ ka Jehova kwuru.”
27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+