10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+
5 anọgidekwara m na-akọrọ gị ha malite n’oge ahụ. Tupu ha emee, m mere ka ị nụ ha,+ ka ị ghara ịsị, ‘Ọ bụ arụsị m mere ha, ọ bụkwa ihe oyiyi m a pịrị apị na ihe oyiyi m a wụrụ awụ nyere iwu ka ha mee.’+