Nehemaya 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ndị eze anyị, ndị isi anyị, ndị nchụàjà anyị na nna nna anyị hà+ edebeghị iwu gị,+ ha aṅaghịkwa ntị ná ntụziaka gị+ ma ọ bụ n’ihe àmà gị ndị i ji gbaa àmà+ megide ha. Daniel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Jehova, ihere bụ nke anyị, bụrụkwa nke ndị eze anyị na ndị isi anyị na nna nna anyị hà, n’ihi na anyị emehiewo gị.+
34 Ndị eze anyị, ndị isi anyị, ndị nchụàjà anyị na nna nna anyị hà+ edebeghị iwu gị,+ ha aṅaghịkwa ntị ná ntụziaka gị+ ma ọ bụ n’ihe àmà gị ndị i ji gbaa àmà+ megide ha.
8 “Jehova, ihere bụ nke anyị, bụrụkwa nke ndị eze anyị na ndị isi anyị na nna nna anyị hà, n’ihi na anyị emehiewo gị.+