Abụ Ọma 87:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova hụrụ ọnụ ụzọ ámá niile nke Zayọn n’anya+Karịa ụlọikwuu niile nke Jekọb.+ Aịzaya 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị m ga-ebikwa n’ebe obibi nke udo dị nakwa n’ụlọ nke ha ga-ebi n’obi iru ala zuru ezu nakwa n’ebe izu ike nke nsogbu na-adịghị.+ Aịzaya 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+ Aịzaya 37:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ‘M ga-echebekwa+ obodo a iji zọpụta ya n’ihi mụ onwe m+ nakwa n’ihi ohu m Devid.’”+
18 Ndị m ga-ebikwa n’ebe obibi nke udo dị nakwa n’ụlọ nke ha ga-ebi n’obi iru ala zuru ezu nakwa n’ebe izu ike nke nsogbu na-adịghị.+
20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+