Jeremaya 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+
12 Ọ bụ ya bụ Onye ji ike ya kee ụwa,+ Onye jikwa amamihe ya mee ka elu ala guzosie ike,+ Onye jikwa nghọta ya setịa eluigwe.+