Job 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye mkpụrụ obi nke onye ọ bụla dị ndụ dị n’aka ya,+Tinyere mmụọ nke anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ?+ Ekliziastis 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ájá ewee laghachi n’ala+ dị nnọọ ka ọ dịbu, mmụọ+ alaghachikwurukwa ezi Chineke+ onye nyere ya.+