Hosia 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ga-eso Jehova.+ Ọ ga-ebigbọ dị ka ọdụm;+ n’ihi na ya onwe ya ga-ebigbọ,+ ụmụ ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+ Joel 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova ga-esi na Zayọn bigbọọ, ọ ga-emekwa ka olu ya+ si na Jeruselem kwuo okwu. Eluigwe na ụwa ga-emekwa mkpatụ;+ ma Jehova ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba,+ ọ ga-abụkwara ụmụ Izrel ebe e wusiri ike.+
10 Ha ga-eso Jehova.+ Ọ ga-ebigbọ dị ka ọdụm;+ n’ihi na ya onwe ya ga-ebigbọ,+ ụmụ ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+
16 Jehova ga-esi na Zayọn bigbọọ, ọ ga-emekwa ka olu ya+ si na Jeruselem kwuo okwu. Eluigwe na ụwa ga-emekwa mkpatụ;+ ma Jehova ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba,+ ọ ga-abụkwara ụmụ Izrel ebe e wusiri ike.+