Mak 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ malitekwara iji ihe atụ na-agwa ha okwu, sị: “Otu nwoke kọrọ ubi vaịn,+ gbaakwa ya ogige gburugburu, ma gwuo olulu nke mmanya si n’ebe nzọchapụta mmanya ga na-agbanye, wuokwa ụlọ elu,+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi,+ wee gawa mba ọzọ.+
12 Ọ malitekwara iji ihe atụ na-agwa ha okwu, sị: “Otu nwoke kọrọ ubi vaịn,+ gbaakwa ya ogige gburugburu, ma gwuo olulu nke mmanya si n’ebe nzọchapụta mmanya ga na-agbanye, wuokwa ụlọ elu,+ ma nyefee ya n’aka ndị ọrụ ubi,+ wee gawa mba ọzọ.+