Aịzaya 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị+ na Onye kpụrụ gị,+ onye na-enyere gị aka malite mgbe ị nọ n’afọ,+ ‘Atụla egwu,+ gị ohu m Jekọb, atụkwala egwu, gị Jeshurọn,+ onye m họọrọ. Aịzaya 44:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Cheta ihe ndị a, gị Jekọb,+ cheta ihe ndị a, gị Izrel, n’ihi na ị bụ ohu m.+ Ọ bụ m kpụrụ gị.+ Ị bụ ohu m. Izrel, agaghị m echefu gị.+
2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị+ na Onye kpụrụ gị,+ onye na-enyere gị aka malite mgbe ị nọ n’afọ,+ ‘Atụla egwu,+ gị ohu m Jekọb, atụkwala egwu, gị Jeshurọn,+ onye m họọrọ.
21 “Cheta ihe ndị a, gị Jekọb,+ cheta ihe ndị a, gị Izrel, n’ihi na ị bụ ohu m.+ Ọ bụ m kpụrụ gị.+ Ị bụ ohu m. Izrel, agaghị m echefu gị.+