Jeremaya 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’oge ahụ, ụlọ Juda na ụlọ Izrel+ ga-ejekọ+ ije, ha niile ga-esoro si n’ala dị n’ebe ugwu pụta wee banye n’ala m nyere nna nna unu hà ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+
18 N’oge ahụ, ụlọ Juda na ụlọ Izrel+ ga-ejekọ+ ije, ha niile ga-esoro si n’ala dị n’ebe ugwu pụta wee banye n’ala m nyere nna nna unu hà ka ọ bụrụ ihe nketa ha.+