Abụ Ọma 115:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha nwere ọnụ, ma ha apụghị ikwu okwu;+Ha nwere anya, ma ha apụghị ịhụ ụzọ;+ Abụ Ọma 135:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha nwere ntị, ma ha apụghị ịnụ ihe ọ bụla.+Ọ dịghịkwa mmụọ dị n’ọnụ ha.+
5 Ha nwere ọnụ, ma ha apụghị ikwu okwu;+Ha nwere anya, ma ha apụghị ịhụ ụzọ;+ Abụ Ọma 135:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha nwere ntị, ma ha apụghị ịnụ ihe ọ bụla.+Ọ dịghịkwa mmụọ dị n’ọnụ ha.+