Jeremaya 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha niile bụ ndị na-adịghị eche echiche, bụrụkwa ndị nzuzu.+ Naanị ihe osisi na-eme bụ ịgba ndị mmadụ ume ịchụso ihe efu.+ Ndị Rom 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ihi na, ọ bụ ezie na ha maara Chineke, ha enyeghị ya otuto dị ka Chineke, ha ekeleghịkwa ya,+ kama ha ghọrọ ndị na-enweghị nghọta,+ obi ha nke na-amaghị ihe gbakwara ọchịchịrị.+
8 Ha niile bụ ndị na-adịghị eche echiche, bụrụkwa ndị nzuzu.+ Naanị ihe osisi na-eme bụ ịgba ndị mmadụ ume ịchụso ihe efu.+
21 n’ihi na, ọ bụ ezie na ha maara Chineke, ha enyeghị ya otuto dị ka Chineke, ha ekeleghịkwa ya,+ kama ha ghọrọ ndị na-enweghị nghọta,+ obi ha nke na-amaghị ihe gbakwara ọchịchịrị.+