Jeremaya 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Obi dị aghụghọ karịa ihe ọ bụla ọzọ, o sikwara ike njite.+ Ònye pụrụ ịmara ya? Ndị Rom 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+ Jems 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama a na-anwa onye ọ bụla mgbe ọchịchọ nke aka ya rapụtara ya wee rafuo ya.+
28 Ebe ọ bụ na ha achọghị ịmara Chineke dị ka ezi ihe ọmụma si dị,+ Chineke nyefere ha n’aka uche a jụrụ ajụ,+ ka ha wee na-eme ihe na-ekwesịghị ekwesị,+