Ezra 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ mbụ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya+ wee mezuo, Jehova kpaliri+ mmụọ Saịrọs eze Peshia, o wee mee ka a kpọsaa+ n’ebe dum ọ na-achị, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị: Abụ Ọma 73:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma mụ na gị nọ mgbe niile;+I jidewo aka nri m.+ Aịzaya 45:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M kpọrọ gị aha n’ihi ohu m Jekọb, n’ihi Izrel bụ́ onye m họọrọ;+ m wee gụọ gị aha nwere ùgwù, ọ bụ ezie na ị maghị m.+
1 N’afọ mbụ nke ọchịchị Saịrọs+ eze Peshia, ka ihe Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya+ wee mezuo, Jehova kpaliri+ mmụọ Saịrọs eze Peshia, o wee mee ka a kpọsaa+ n’ebe dum ọ na-achị, deekwa ya n’akwụkwọ,+ sị:
4 M kpọrọ gị aha n’ihi ohu m Jekọb, n’ihi Izrel bụ́ onye m họọrọ;+ m wee gụọ gị aha nwere ùgwù, ọ bụ ezie na ị maghị m.+