Aịzaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Lee, m na-akpali ndị Midia+ ibuso ha agha, ndị ọ na-enweghị ihe ha ji ọlaọcha kpọrọ, ndị na-enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo. Aịzaya 41:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Akpaliwo m otu onye nke si n’ebe ugwu, ọ ga-abịakwa.+ Ọ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ kpọkuo aha m. Ọ ga-abịakwasị ndị osote onye na-achị achị dị ka à ga-asị na ha bụ ụrọ,+ dịkwa ka ọkpụite nke na-azọ ájá ụrọ. Jeremaya 51:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ị bụụrụ m okpiri, bụ́ ngwá ọgụ m,+ m ga-eji gị kụrie mba dị iche iche, m ga-ejikwa gị laa alaeze dị iche iche n’iyi.
17 “Lee, m na-akpali ndị Midia+ ibuso ha agha, ndị ọ na-enweghị ihe ha ji ọlaọcha kpọrọ, ndị na-enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo.
25 “Akpaliwo m otu onye nke si n’ebe ugwu, ọ ga-abịakwa.+ Ọ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ kpọkuo aha m. Ọ ga-abịakwasị ndị osote onye na-achị achị dị ka à ga-asị na ha bụ ụrọ,+ dịkwa ka ọkpụite nke na-azọ ájá ụrọ.
20 “Ị bụụrụ m okpiri, bụ́ ngwá ọgụ m,+ m ga-eji gị kụrie mba dị iche iche, m ga-ejikwa gị laa alaeze dị iche iche n’iyi.