Ọpụpụ 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova wee sị Mozis: “Setịa aka gị chee n’eluigwe,+ ka ọchịchịrị wee gbaa n’ala Ijipt, ka ọchịchịrị ahụ wee ruo ha n’ahụ́.” Abụ Ọma 104:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị na-eme ka ọchịchịrị gbaa, ka o wee bụrụ abalị;+Ọ bụ mgbe ahụ ka anụ ọhịa niile bi n’oké ọhịa na-akpagharị. Emọs 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na, lee! Onye kpụrụ ugwu niile+ na Onye kere ifufe,+ Onye na-agwa mmadụ ihe ọ na-eche n’echiche,+ Onye na-eme ka chi ọbụbọ ghọọ ọchịchịrị,+ Onye na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+
21 Jehova wee sị Mozis: “Setịa aka gị chee n’eluigwe,+ ka ọchịchịrị wee gbaa n’ala Ijipt, ka ọchịchịrị ahụ wee ruo ha n’ahụ́.”
20 Ị na-eme ka ọchịchịrị gbaa, ka o wee bụrụ abalị;+Ọ bụ mgbe ahụ ka anụ ọhịa niile bi n’oké ọhịa na-akpagharị.
13 N’ihi na, lee! Onye kpụrụ ugwu niile+ na Onye kere ifufe,+ Onye na-agwa mmadụ ihe ọ na-eche n’echiche,+ Onye na-eme ka chi ọbụbọ ghọọ ọchịchịrị,+ Onye na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+