Abụ Ọma 72:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+ Ezikiel 34:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-eme ka ha na ebe niile gbara ugwu m gburugburu bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ m ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge ya. A ga-enwe mmiri ozuzo nke ngọzi.+
6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+
26 M ga-eme ka ha na ebe niile gbara ugwu m gburugburu bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ m ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge ya. A ga-enwe mmiri ozuzo nke ngọzi.+