Aịzaya 61:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na dị ka ala si eme ka ihe puo, dịkwa ka ubi si eme ka ihe a kụrụ na ya puo,+ otú ahụ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-eme ka ezi omume na otuto puo+ n’ihu mba niile.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Akụrụ m+ mkpụrụ, Apọlọs gbara ya mmiri,+ ma ọ bụ Chineke na-eme ka o too;+
11 N’ihi na dị ka ala si eme ka ihe puo, dịkwa ka ubi si eme ka ihe a kụrụ na ya puo,+ otú ahụ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-eme ka ezi omume na otuto puo+ n’ihu mba niile.+