Aịzaya 42:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Mụ onwe m, Jehova, akpọwo gị n’ezi omume,+ m wee sere gị n’aka.+ M ga-echebe gị, meekwa ka ị bụrụ ọgbụgba ndụ nke ndị mmadụ,+ bụrụkwa ìhè nke mba niile,+
6 “Mụ onwe m, Jehova, akpọwo gị n’ezi omume,+ m wee sere gị n’aka.+ M ga-echebe gị, meekwa ka ị bụrụ ọgbụgba ndụ nke ndị mmadụ,+ bụrụkwa ìhè nke mba niile,+