1 Samuel 25:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 E mesịa, Abigel bịakwutere Nebal, ọ nọkwa n’ebe ahụ na-enwe oriri n’ụlọ ya dị ka oriri onye eze;+ obi Nebal na-enwekwa aṅụrị n’ime onwe ya, ọ ṅụrọkwara anya;+ ọ gwaghịkwa ya ihe ọ bụla, ma ọ bụ ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu, ruo mgbe chi bọrọ.
36 E mesịa, Abigel bịakwutere Nebal, ọ nọkwa n’ebe ahụ na-enwe oriri n’ụlọ ya dị ka oriri onye eze;+ obi Nebal na-enwekwa aṅụrị n’ime onwe ya, ọ ṅụrọkwara anya;+ ọ gwaghịkwa ya ihe ọ bụla, ma ọ bụ ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu, ruo mgbe chi bọrọ.