Job 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na ha echigharịwo hapụ iso ya,+Ha echebaraghị ụzọ ya ọ bụla echiche,+ Abụ Ọma 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Eluigwe na-akọsa ebube Chineke;+Mbara igwe na-akọkwa ọrụ aka ya.+ Abụ Ọma 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu. Abụ Ọma 92:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+
5 N’ihi na ha adịghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+Ha adịghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+Ọ ga-etida ha, ọ gaghị ewuli ha elu.
6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+