Diuterọnọmi 4:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ị makwaara nke ọma taa, chetakwa na Jehova bụ ezi Chineke n’eluigwe nakwa n’ụwa.+ E nweghị ọzọ.+ Joel 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu ga-amarakwa na m nọ n’etiti Izrel+ nakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, e nweghịkwa ọzọ.+ Ihere agaghị eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.
27 Unu ga-amarakwa na m nọ n’etiti Izrel+ nakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu, e nweghịkwa ọzọ.+ Ihere agaghị eme ndị m ruo mgbe ebighị ebi.