Jenesis 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 wee sị: “‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi,’ ka Jehova kwuru,+ ‘na ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ onye ị mụrụ naanị ya,+ Emọs 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“akpọrọ m mpako Jekọb asị,+ akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefe obodo ahụ na ihe jupụtara n’ime ya n’aka ndị iro ya.+ Ndị Hibru 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa,+ ebe ọ na-apụghị iji onye ọ bụla ka ya onwe ya ukwuu ṅụọ iyi, o ji onwe ya ṅụọ iyi,+
16 wee sị: “‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi,’ ka Jehova kwuru,+ ‘na ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ onye ị mụrụ naanị ya,+
8 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“akpọrọ m mpako Jekọb asị,+ akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefe obodo ahụ na ihe jupụtara n’ime ya n’aka ndị iro ya.+
13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa,+ ebe ọ na-apụghị iji onye ọ bụla ka ya onwe ya ukwuu ṅụọ iyi, o ji onwe ya ṅụọ iyi,+