Abụ Ọma 64:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+ 2 Ndị Kọrịnt 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma onye na-anya isi, ya jiri Jehova nyaa isi.”+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+