Jeremaya 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ukwu ha ezipụwo ndị nta ha ka ha gaa kute mmiri.+ Ha agawo n’olulu mmiri. Ha ahụghị mmiri.+ Ha eburuwo okpokoro ite lọta. E menyewo ha ihere,+ mechuokwa ha ihu, ha ekpuchiwo isi ha.+
3 Ndị ukwu ha ezipụwo ndị nta ha ka ha gaa kute mmiri.+ Ha agawo n’olulu mmiri. Ha ahụghị mmiri.+ Ha eburuwo okpokoro ite lọta. E menyewo ha ihere,+ mechuokwa ha ihu, ha ekpuchiwo isi ha.+