Abụ Ọma 73:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ! Mkpughe 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka ha guzo n’ebe dị anya n’ihi egwu ha na-atụ maka ahụ́ a na-emekpa ya ma na-asị,+ ‘Ewoo, ewoo, gị obodo ukwu,+ bụ́ Babịlọn, gị obodo dị ike, n’ihi na n’otu awa ka e mezuru ikpe e kpere gị!’+
19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ!
10 ka ha guzo n’ebe dị anya n’ihi egwu ha na-atụ maka ahụ́ a na-emekpa ya ma na-asị,+ ‘Ewoo, ewoo, gị obodo ukwu,+ bụ́ Babịlọn, gị obodo dị ike, n’ihi na n’otu awa ka e mezuru ikpe e kpere gị!’+