Aịzaya 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-eme ka iyi ya ghọọ korota, meekwa ka ájá ya ghọọ sọlfọ; ala ya ga-adị ka korota na-ere ọkụ.+ Jeremaya 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ya;+ ha ebigbọwo.+ Ha wee mee ka ala ya bụrụ ihe ijuanya. Ha agbawo obodo ya niile ọkụ, nke mere na ọ dịghị onye bi na ha.+
15 Ụmụ ọdụm tojuru etoju na-ebigbọ ya;+ ha ebigbọwo.+ Ha wee mee ka ala ya bụrụ ihe ijuanya. Ha agbawo obodo ya niile ọkụ, nke mere na ọ dịghị onye bi na ha.+