Ilu 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Omume rụrụ arụ nke nzuzu kpatara bụ mmehie,+ onye na-akwa emo bụkwa ihe arụ n’anya ụmụ mmadụ.+ Jeremaya 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ha agọnahụwo Jehova, ha na-asịkwa: ‘Ọ dịghị adị.+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị, anyị agaghịkwa ahụ mma agha ma ọ bụ ụnwụ.’+ Jeremaya 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! E nwere ndị na-asị m: “Olee ebe okwu Jehova dị?+ Biko, ya mezuo.” Ezikiel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Nwa nke mmadụ, gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel,+ sị, ‘Oge agawala,+ ọhụụ niile alawokwa n’iyi’?+ Emọs 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ahụhụ ga-adịrị ndị agụụ ụbọchị Jehova na-agụsi ike!+ Gịnịzi ka ụbọchị Jehova ga-apụtara unu?+ Ọ ga-abụ ọchịchịrị, ọ bụghị ìhè,+
12 “Ha agọnahụwo Jehova, ha na-asịkwa: ‘Ọ dịghị adị.+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị, anyị agaghịkwa ahụ mma agha ma ọ bụ ụnwụ.’+
22 “Nwa nke mmadụ, gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel,+ sị, ‘Oge agawala,+ ọhụụ niile alawokwa n’iyi’?+
18 “‘Ahụhụ ga-adịrị ndị agụụ ụbọchị Jehova na-agụsi ike!+ Gịnịzi ka ụbọchị Jehova ga-apụtara unu?+ Ọ ga-abụ ọchịchịrị, ọ bụghị ìhè,+