Matiu 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ gaghị asọpụrụ nna ya ma ọlị.’+ Ya mere, unu emewo ka okwu Chineke ghara ịdị irè n’ihi ọdịnala unu.+ 2 Pita 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+
6 ọ gaghị asọpụrụ nna ya ma ọlị.’+ Ya mere, unu emewo ka okwu Chineke ghara ịdị irè n’ihi ọdịnala unu.+
3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+