9 Ka a kpọkọta mba niile n’otu ebe, ka e meekwa ka mba dị iche iche zukọta.+ Ònye n’etiti ha pụrụ ịkọ ihe a?+ Ka hà pụrụ ime ka a nụrụ ọbụna ihe mbụ ga-emenụ?+ Ka ha kpọpụta ndị àmà ha,+ ka a gụọ ha ná ndị ezi omume, ma ọ bụ, ka ha nụ ya wee sị, ‘Ọ bụ eziokwu!’”+