Abụ Ọma 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke, lee ka obiọma gị si dị oké ọnụ ahịa!+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka ụmụ mmadụ na-agbaba.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+
8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke, lee ka obiọma gị si dị oké ọnụ ahịa!+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka ụmụ mmadụ na-agbaba.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+
57 Meere m amara, biko, Chineke, meere m amara,+N’ihi na mkpụrụ obi m agbabawo n’ime gị;+Ọ bụkwa na ndò nku gị ka m gbabara ruo mgbe ahụhụ gafere.+