Abụ Ọma 35:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Biko, bilie, teta kpeere m ikpe,+Chineke m, bụ́ Jehova, kpee ikpe m.+ Abụ Ọma 140:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Amaara m nke ọma na Jehova ga-eme+Ka onye nọ n’ahụhụ nweta ihe ruuru ya, ka ndị ogbenye nweta ikpe ziri ezi.+
12 Amaara m nke ọma na Jehova ga-eme+Ka onye nọ n’ahụhụ nweta ihe ruuru ya, ka ndị ogbenye nweta ikpe ziri ezi.+