16 A ga-etikpọ Ifrem.+ Mgbọrọgwụ ha ga-akpọ nkụ.+ Ha agaghị amị mkpụrụ ọ bụla.+ Ọ bụrụkwa na ha amụọ ụmụ, m ga-egbu ihe a na-achọsi ike ndị si n’afọ ha.”+
9 “‘Ma mụ onwe m ekpochapụwo ndị Amọraịt+ n’ihi ha, bụ́ ndị toro ogologo dị ka osisi sida, ndị dịkwa ike dị ka oké osisi;+ m wee kpochapụ mkpụrụ ha ndị dị n’elu ha nakwa mgbọrọgwụ ha ndị dị n’ime ala.+