Ezikiel 34:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+
23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+