Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila. Abụ Ọma 58:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmadụ ga-asịkwa:+ “N’ezie, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+N’ezie, e nwere Chineke nke na-ekpe ikpe n’ụwa.”+ Ezikiel 39:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “‘Ha ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova Chineke ha, mgbe m mere ka a dọrọ ha n’agha laa ná mba dị iche iche, kpọkọtakwa ha n’ala ha,+ ka m wee ghara ikwe ka otu n’ime ha fọdụ n’ebe ahụ ọzọ.+
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
11 Mmadụ ga-asịkwa:+ “N’ezie, onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ.+N’ezie, e nwere Chineke nke na-ekpe ikpe n’ụwa.”+
28 “‘Ha ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova Chineke ha, mgbe m mere ka a dọrọ ha n’agha laa ná mba dị iche iche, kpọkọtakwa ha n’ala ha,+ ka m wee ghara ikwe ka otu n’ime ha fọdụ n’ebe ahụ ọzọ.+