Job 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Adị m* dị ka ihe rere ure nke na-emebisị emebisị;+Dị ka uwe nke nla riri.+ Abụ Ọma 39:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila.
11 Ị gbaziwo mmadụ site n’ịdọ ya aka ná ntị ka ọ ghara ijehie,+Ị na-erichapụkwa ihe ya ndị dị oké ọnụ ahịa dị nnọọ ka nla si eri ihe.+N’ezie, mmadụ niile bụ ume e kupụrụ ekupụ.+ Sila.