Abụ Ọma 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+ Abụ Ọma 44:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, biko, bilie. Gịnị mere i ji na-ehi ụra?+Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+
6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+