Aịzaya 50:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova enyewo m ire nke ndị a kụziiri ihe,+ ka m wee mata otú m ga-esi zaa onye ike gwụrụ okwu.+ Ọ na-akpọte m kwa ụtụtụ; ọ na-akpọte ntị m ịnụ ihe dị ka ndị a kụziiri ihe.+
4 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova enyewo m ire nke ndị a kụziiri ihe,+ ka m wee mata otú m ga-esi zaa onye ike gwụrụ okwu.+ Ọ na-akpọte m kwa ụtụtụ; ọ na-akpọte ntị m ịnụ ihe dị ka ndị a kụziiri ihe.+