Abụ Ọma 88:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Iwe gị dị ọkụ agafewo m n’elu isi; +Oké ụjọ nke si n’ebe ị nọ emewo ka m dere duu.+ Aịzaya 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A mụnyewo ala a ọkụ n’ihi oké iwe Jehova nke ụsụụ ndị agha, ndị bi na ya ga-aghọkwa nkụ n’ọkụ ahụ.+ Ọ dịghị onye ga-enwere ọbụna nwanne ya ọmịiko.+ Mkpughe 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ọ ga-aṅụkwa mmanya nke iwe Chineke,+ bụ́ nke a na-agbanye n’ime iko nke ọnụma ya n’agwaghị ya agwa, a ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa ya ahụ́+ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.
19 A mụnyewo ala a ọkụ n’ihi oké iwe Jehova nke ụsụụ ndị agha, ndị bi na ya ga-aghọkwa nkụ n’ọkụ ahụ.+ Ọ dịghị onye ga-enwere ọbụna nwanne ya ọmịiko.+
10 ọ ga-aṅụkwa mmanya nke iwe Chineke,+ bụ́ nke a na-agbanye n’ime iko nke ọnụma ya n’agwaghị ya agwa, a ga-ejikwa ọkụ na sọlfọ+ mekpaa ya ahụ́+ n’ihu ndị mmụọ ozi dị nsọ na n’ihu Nwa Atụrụ ahụ.