Abụ Ọma 74:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+ Aịzaya 37:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aịzaya wee sị ha: “Nke a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe unu, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Atụla egwu+ n’ihi okwu ị nụrụ, nke ndị na-ejere eze Asiria ozi+ kwuru iji kwutọọ m. Ndị Rom 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “a na-ekwulu aha Chineke n’etiti ndị mba ọzọ n’ihi unu”;+ dị nnọọ ka e dere ya. Jems 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ bụ na ha adịghị ekwulu+ ezi aha ahụ a kpọkwasịrị unu?+
10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+
6 Aịzaya wee sị ha: “Nke a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe unu, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Atụla egwu+ n’ihi okwu ị nụrụ, nke ndị na-ejere eze Asiria ozi+ kwuru iji kwutọọ m.