1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+