2 Ndị Kọrịnt 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ na-asị: “Ọ bụ n’oge a na-anabata ndị mmadụ ka m nụrụ olu gị, ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.”+ Lee! Ugbu a bụ oge a na-anabata ndị mmadụ karịsịa.+ Lee! Ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta.+ Mkpughe 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+
2 N’ihi na ọ na-asị: “Ọ bụ n’oge a na-anabata ndị mmadụ ka m nụrụ olu gị, ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.”+ Lee! Ugbu a bụ oge a na-anabata ndị mmadụ karịsịa.+ Lee! Ugbu a bụ ụbọchị nzọpụta.+
10 Ha wee na-eti mkpu n’oké olu, sị: “Nzọpụta anyị si n’aka Chineke anyị,+ bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ahụ,+ nakwa n’aka Nwa Atụrụ ahụ.”+