Aịzaya 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ga-eti mkpu ọṅụ n’olu dara ụda. Ha ga-esi n’ebe oké osimiri dị tisie mkpu ọṅụ ike n’ihi ịdị ebube nke Jehova.+ Aịzaya 62:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+
14 Ha ga-eti mkpu ọṅụ n’olu dara ụda. Ha ga-esi n’ebe oké osimiri dị tisie mkpu ọṅụ ike n’ihi ịdị ebube nke Jehova.+
6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+