1 Ndị Kọrịnt 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ka ọ dị ugbu a, anyị ji enyo ígwè+ na-ahụ ihe inyoghi inyoghị, ma mgbe ahụ, ọ ga-abụ ihu na ihu.+ Ka ọ dị ugbu a, m maara ihe n’ụzọ na-ezughị ezu, ma mgbe ahụ, m ga-amara ihe n’ụzọ ziri ezi ọbụna dị ka a maara m n’ụzọ ziri ezi.+
12 N’ihi na ka ọ dị ugbu a, anyị ji enyo ígwè+ na-ahụ ihe inyoghi inyoghị, ma mgbe ahụ, ọ ga-abụ ihu na ihu.+ Ka ọ dị ugbu a, m maara ihe n’ụzọ na-ezughị ezu, ma mgbe ahụ, m ga-amara ihe n’ụzọ ziri ezi ọbụna dị ka a maara m n’ụzọ ziri ezi.+