Abụ Ọma 71:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adịzi m ka ọrụ ebube n’anya ọtụtụ ndị;+Ma ị bụ ebe mgbaba m siri ike.+ Matiu 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nke mere na o juru ìgwè mmadụ ahụ anya ka ha hụrụ ndị ogbi ka ha na-ekwu okwu na ndị ngwọrọ ka ha na-eje ije na ndị ìsì ka ha na-ahụ ụzọ, ha wee nye Chineke nke Izrel otuto.+
31 nke mere na o juru ìgwè mmadụ ahụ anya ka ha hụrụ ndị ogbi ka ha na-ekwu okwu na ndị ngwọrọ ka ha na-eje ije na ndị ìsì ka ha na-ahụ ụzọ, ha wee nye Chineke nke Izrel otuto.+